My heart,
Your ways gladden my
heart ever and anon,
The way you set me to
dance always
Whenever I remember
you, I feel like jumping
Because I love you.
I hope you are aware
that I was doused by rain while waiting for you?
I was sun-scorched but
remained unruffled,
Because I love you
Just like butterfly
loves flower
Just like moth loves
fire.
Come and kiss me.
I want us to be locked
in embrace.
I want you to lay your
head on my body
So that we stay
together and watch the sky
See how it radiates in
blue!
Sweet breeze and
fragrance waft from flowers
They gladden my heart.
Come oh lady, my
stunning beauty, the one whose waist can make one kill a goat,
Will you marry me?
IFE
GI NA ATỌ M UTỌ MGBE NILE
Obi
m,
Ife
gi na atọ m utọ mgbe nile,
Ka
isi eme m ka m na agba egwu mgbe ọ bụla
M
cheta gi, ọdi m kam wulie elu
Nihi
na’m hụrụ gi n’anya
Okwa
ima na mmiri mara m oge m n’eche gi?
Anwụ
chara m mana owute ghị m
Nihi
na’m hụrụ gi n’anya
Dị
ka otú urukurubụba hụrụ ifuru n’anya
Dika
nla hụrụ ọkụ n’anya
Bia
susuo m ọnụ
A
chọrọ m ka m na gi bie ọma
A
chọrọ m ka idebe isi gi na ahu m
K’anyi
nọrọ na ele eluigwe anya
Le
ka ọna acha anụnụ anụnụ
Ikuku
ọma na isi ọma siri na ifuru abia
Ha
na eme m ka obi di m ụtọ
Bia
nne, oyoyo m, elelewe úkwù egbuo ewu m,
Iga
alụ m?
No comments:
Post a Comment