HEY BUDDY, CLICK BELOW TO FIND OTHER PAGES:

Sunday 4 August 2019

YOUR WAYS GLADDEN MY HEART ALWAYS




My heart,
Your ways gladden my heart ever and anon,
The way you set me to dance always
Whenever I remember you, I feel like jumping
Because I love you.
I hope you are aware that I was doused by rain while waiting for you?
I was sun-scorched but remained unruffled,
Because I love you
Just like butterfly loves flower
Just like moth loves fire.
Come and kiss me.
I want us to be locked in embrace.
I want you to lay your head on my body
So that we stay together and watch the sky
See how it radiates in blue!
Sweet breeze and fragrance waft from flowers
They gladden my heart.
Come oh lady, my stunning beauty, the one whose waist can make one kill a goat,
Will you marry me?



  
IFE GI NA AT M UT MGBE NILE
Obi m,
Ife gi na at m ut mgbe nile,
Ka isi eme m ka m na agba egwu mgbe ọ bụla
M cheta gi, ọdi m kam wulie elu
Nihi na’m hụrụ gi n’anya
Okwa ima na mmiri mara m oge m n’eche gi?
Anwụ chara m mana owute ghị m
Nihi na’m hụrụ gi n’anya
Dị ka otú urukurubụba hụrụ ifuru n’anya
Dika nla hụrụ ọkụ n’anya
Bia susuo m ọnụ
A chọrọ m ka m na gi bie ọma
A chọrọ m ka idebe isi gi na ahu m
K’anyi nọrọ na ele eluigwe anya
Le ka ọna acha anụnụ anụnụ
Ikuku ọma na isi ọma siri na ifuru abia
Ha na eme m ka obi di m ụtọ
Bia nne, oyoyo m, elelewe úkwù egbuo ewu m,
Iga alụ m?